Mafuta Ngusu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mafuta Ngusu (amụrụ ya na 23 Febụwarị 1989) bụ nwanyị na-atu bọọlụ si obodo Democratic Republic of Congo, na-anọchite anya otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Energie BBC ugbu a.[1] Mafuta Ngusu bụ nwa afọ Lubumbashi, Katanga, nke mba Democratic Republic of the Congo [2][3]

Akụkọ ihe mere eme nke mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Asọmpi 2023[dezie | dezie ebe o si]

FIBA Women's AfroBasket 2023 Egwuregwu aturu (MJ):Points abuo Kwa Egwuregwu (PPM): 4.5 Rebounds Kwa Egwuregwu:otu Assist Kwa Egwuregwu

Asọmpi 2017[dezie | dezie ebe o si]

Egwuregwu Afrobasket ụmụ nwanyị FIBA (MJ):Points asaa Kwa Egwuregwu (PPM): 4.1 Rebounds Kwa Egwuregwu: 3.3 Assists Kwa Egwuregwu

Asọmpi 2009[dezie | dezie ebe o si]

FIBA Africa Championship for Women Matches Played (MJ): Points abuo Per Match (PPM):Rebounds abuo Per Match (RPM): otu Assist Per Match (PDM): 0 Overall Evaluation (EVAL): -1[4]

Nkezi n'ozuzu[dezie | dezie ebe o si]

Ihe Ntinye na Egwuregwu Ọ bụla (PPM): 3.5 Rebounds Kwa Egwuregwu (RPM): 1.8 Assists Kwa Egwuregwu: 0.3 Nnyocha Nchịkọta (EVAL): 1.7[4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. MAFUTA CHRISTELLE NGUSU at the FIBA Women's AfroBasket 2023 (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-26.
  2. Christelle NGUSU MAFUTA. play.fiba3x3.com. Retrieved on 2024-03-26.
  3. Dem.Rep. of Congo | 2017 FIBA Women's Afrobasket : FIBA Women's Afrobasket | ARCHIVE.FIBA.COM. archive.fiba.com. Retrieved on 2024-03-27.
  4. 4.0 4.1 MAFUTA CHRISTELLE NGUSU - Player Profile (fr). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-27. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content