Maggie Tlou

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Moloko Maggie Tlou (Nwụrụ n'ụbọchị nke atọ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2022) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa nke jere ozi dị ka onye omeiwu (MP) maka African National Congress site na Mee n'afọ 2019 ruo mgbe ọ nwụrụ n'ọnwarị n"afọ 2022.[1]

N'oge ọ nọ na nzuko omeiwu, ọ bụ onye otu Portfolio Committee on Cooperative Governance and Traditional Affairs.

Ọnwụ[dezie | dezie ebe o si]

Tlou nwụrụ na 3 Febụwarị 2022.[2]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ms Moloko Maggie Tlou - Parliament of South Africa. www.parliament.gov.za. Archived from the original on 2021-12-03. Retrieved on 2021-09-15.
  2. COGTA Committee saddened by passing of one of its members, Moloko Maggie Tlou (en). www.polity.org.za. Retrieved on 2022-02-04.