Gaa na ọdịnaya

Mahdjouba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Mahdjouba
flatbread
Obere ụdị nkenrị Dezie
Mba osiAlgeria Dezie

Mahdjouba (Arabic) maọbụ Mhadjeb bụ achịcha dị larịị nke sitere na Obodo Algeria.[1]

Mhadjeb bụ nri ọdịnaala nke obodo Algeria, ọ bụ ezigbo achịcha dị larịị nke yiri crepe nke a na-ejikarị ngwakọta yabasị, galik, tomato, ose na ihe na-esi ísì ụtọ.[2][3] Ọ na-ewu ewu na mpaghara niile nke Algeria, gụnyere mpaghara ndịda dịka Ouargla, Ghardaia, na Tamanrasset. Ọ bụ otu n'ime nri ndị dị mkpa a na-enye na nri okporo ámá n’ obodo Algeria.[4] Mahdijouba, nke pụtara "ekpuchi" maobụ "ekpuchi ekpuchi" na Darja Algeria, sitere na ndịda Algeria Biskra, Touggourt. Ọ bụ ụdị akwụkwọ nri jupụtara na M'semen, achịcha ọdịnaala nke North Afrika.[5]

Hụkwazi

[dezie | dezie ebe o si]
  • Nri Algeria

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Nadia (1998). Moi, Nadia, femme d'un émir du GIA (in fr). Seuil. ISBN 978-2-02-035338-0. 
  2. Mahjouba Recipe: Stuffed Algerian Crepes (en-US). Polkadot Passport (2020-08-25). Retrieved on 2022-08-22.
  3. Mhadjeb
  4. Maherzi (1980). Le cinéma algérien: institutions, imaginaire, idéologie (in fr). Société nationale d'édition et de diffusion. 
  5. Mhadjeb: Easy Homemade Recipe - Tasty Mediterranean (en-GB) (2021-06-09). Archived from the original on 2022-10-04. Retrieved on 2022-08-22.