Mahmoud Balarabe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mahmud Balarabe




Esq
Born (1972-06-08) June 8, 1972 (age 51)



Nationality Nigerian
Education LLB BL
Alma mater Ahmadu Bello University, Zaria Nigerian Law School Abuja
Years active 2003 to date
Employer Kano State Government
Organization(s) Public Complaint and Anti-Corruption Commission Kano
Known for Principle
Title Executive Chairman
Website https://pcacc.kn.gov.ng

Mahmoud Balarabe bụ onye ọka iwu Naijiria. Mahmoud Balarabe Ọ na-eje ozi dị ka onye isi oche nke mkpesa ọha na eze na Kano State Anti-corruption Commission. Steeti Kano[1][2][3][4]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ malitere ọrụ ya na R.A Sadiq & Co na Nọvemba 2001. Ọ natara ọrụ na Ministri Ikpe Ziri Ezi nke Kano State n'ọnwa Eprel afọ 2003 dị ka onye enyemaka onye isi ndị ọkàiwu. N'afọ 2006, e zigara ya na Abubakar Rimi Market dị ka odeakwụkwọ na onye ndụmọdụ iwu. N'afọ 2011, e zigara ya na Zakka na Hubsi. N'afọ 2015, e zigara Mahmoud na Kọmitii Na-ahụ Maka Mkpesa Ọha na Anti-Corruption nke Kano Steeti dị ka onye nduzi nke Anti-corruption.[5] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi ndị ọkàiwu tupu ọ bụrụ onye isi oche nke Commission na 2021 mgbe a kwụsịtụrụ onye isi oche Muhuyi Magaji Rimin Gado.[6][7][8][9][10][11][12][13]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Paki (2021-07-08). Ganduje appoints new chairman for state anti-corruption agency (en-GB). Daily Trust. Retrieved on 2023-01-18.
  2. Mahmoud Balarabe (Ag. Executive Chairman) (en-US). Public Complaints and Anti-Corruption Commission. Retrieved on 2023-01-18.
  3. Usman (2021-07-08). JUST IN: Ganduje appoints new Kano anti-corruption boss after sack of Muhuyi Rimingado (en-GB). Daily Nigerian. Retrieved on 2023-01-18.
  4. Ministries, Department and Agencies | Kano State Government Official Website. kanostate.gov.ng. Archived from the original on 2023-01-18. Retrieved on 2023-01-18.
  5. Report (2018-03-08). Court grants bail to Kano former commissioner accused of $294,300 scam (en-GB). Premium Times Nigeria. Retrieved on 2023-01-18.
  6. Usman (2021-07-08). JUST IN: Ganduje appoints new Kano anti-corruption boss after sack of Muhuyi Rimingado (en-GB). Daily Nigerian. Retrieved on 2023-01-18.
  7. Adamu (2021-07-23). More trouble for suspended Kano anti-corruption boss as hospital disowns his medical report - Platinum Post News (en-GB). Retrieved on 2023-01-18.
  8. Adamu (2021-07-08). BREAKING : Ganduje appoints acting chairman for Kano state anti-corruption commission - Platinum Post News (en-GB). Retrieved on 2023-01-18.
  9. Tracker (2021-12-10). Kano Leading In The Fight Against Corruption-Balarabe (en-US). Nigerian Tracker. Retrieved on 2023-01-18.
  10. Ganduje Appoints Acting Executive Chairman for Kano Anti Corruption agency (8 July 2021).
  11. Aliyu (2021-07-08). Gov Ganduje appoints Mahmoud Balarabe as acting chairman for Kano anti-graft agency • Okay.ng (en-US). Okay.ng. Retrieved on 2023-01-18.
  12. Paki (2021-07-08). Ganduje appoints new chairman for state anti-corruption agency (en-GB). Daily Trust. Retrieved on 2023-01-18.
  13. Gimba (2021-09-03). PCACC collaborates with Kano House of Assembly to strengthen law of commission (en-US). Neptune Prime. Retrieved on 2023-01-18.