Gaa na ọdịnaya

Mahougnon Kakpo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mahougnon Kakpo
Minister of Secondary, Technical and Vocational Education of Benin
Assumed office
25 May 2021
PresidentPatrice Talon
Personal details
BornBenin
Political partyIndependent

Mahougnon Kakpo bu Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nkuzi Benin. Ọ bụbu onye minista na-ahụ maka ụlọ akwụkwọ sekọndrị, nka na ụzụ na agụmakwụkwọ aka na Benin,[1] N'ịbụ onye a họpụtara n'ọkwa ahụ na mbido 2021 site n'aka onye isi ala Benin ugbu a, Patrice Talon. Oge ya malitere na Mee 25, 2021[2]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]

1.Donald Kevin Gayet (20 oktoba 2023). "Benin:Mahougnon Kakpo preside le comite des rites Vodun nomme par Patrice Talon- Afrique sur 7". Eweputara 17 Decemba 2023. 2. "Gouvernement de la Republique du Benin". Gouvernement de la Republique du Benin (na French). Eweputara 2023-12-13.

  1. Donald Kévin Gayet (20 October 2023). Bénin : Mahougnon Kakpo préside le comité des rites Vodun nommé par Patrice Talon - Afrique sur 7. Retrieved on 17 December 2023.
  2. Gouvernement de la République du Bénin (fr). Gouvernement de la République du Bénin. Retrieved on 2023-12-13.