Mala Mogodu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mala Mogodu
obere ụdị nkenrị Dezie
mba osiSouth Africa Dezie

 

Mala Mogodu kwadebere

Mogodu bụ nri ndịda Afrịka. Mogodu bụ ngwakọta nke serobe (ụgbụgbọ) na mala (ụgbụrụ) a na-ejikarị eme ihe na pap ma ọ bụ dumpling. Mala (na Setswana / Sotho) bụ ihe dị n'ime, nke na-abụkarị nke anụ na-enye nwa ara dịka ehi ma ọ bụ atụrụ.[1]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

 

  • Ndepụta nke porridges

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Welcome to DISA (2012-03-01). Archived from the original on 1 March 2012. Retrieved on 2021-09-18.