Malouma
Ọdịdị
Malouma
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Mauritania |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Ọktoba 1960 |
| Ebe ọmụmụ | Mederdra |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye egwu, odee egwu, omee, odee akwụkwọ |
| Ọkwá o ji | Member of the Assembly of Senators of Mauritania |
| Ngwa egwu | ardin |
| Ụdị | blues |
| Ihe nrite | Knight of the Legion of Honour |
Malouma Mint El Meidah nke ana akpọ Maalouma ma ọbụ Malouma (Ọmụmụ: October 1, 1960) bụ onye na agụ egwu nke si na Obodo nke Mauritania. Ọna ede kwa egwu bụrụkwa onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị.