Malva pudding

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Malva pudding
obere ụdị nkenrị, dessert Dezie
Akụkụ nkeSouth African cuisine Dezie
mba osiSouth Africa Dezie
cuisineSouth African cuisine Dezie

  Malva pudding bụ iwepụta uto na-atọ ụtọ nke sitere na South Africa. O nwere jam apricot ma nwee spongy caramelised tescho . A na-awụsakarị ofe na-acha nzu nzu n'elu ya mgbe ọ na-ekpo ọkụ, a na-ejikarị ya na cusitard na / ma ọ bụ ice-cream. Ọtụtụ ụlọ oriri na ọṅụṅụ South Afrika na-enye ya. A na-eche na pudding ahụ bụ nke Dutch mgbe Cape Dutch sitere na Cape.[1][2][3]

Pudding ahụ bụ nke amara nke Ọma na West Coast nke US mgbe onye isi nri nke Oprah Winfrey, Art Smith, nyere ya maka nri abalị Krismas na afọ puku abụọ na isi (2006) nye ụmụ akwụkwọ nke OprahWinfrey Leadership Academy for Girls na South Africa.[4]

E nwere echiche dị iche iche banyere mmalite nke aha ahụ.

  • Oxford English Dictionary na-ekwu na ọ sitere na Afrikaans malvalekker, nke pụtara "marshmallow" (n'ikpeazụ site na Latin malva, mallow).[5] Nke a nwere ike ibilite site na ọdịdị dị n'etiti ọdịdị pudding na nke marshmallow ma ọ bụ ihe na-atọ ụtọ Afrikaner yiri ya, malvelekker, nke e ji ihe e wepụtara na marsh mallow mee.[6]
  • Malva bụkwa Afrikaans maka geranium (n'echiche sara mbara, gụnyere Pelargonium).[7] Echiche botanical ọzọ bụ na a na-eji akwụkwọ lemon- ma ọ bụ rose-scented geranium, ụdị osisi South Africa, mee ka ọ dị ụtọ.[6]
  • Art Smith kwuru na dị ka Colin Cowie, onye nnọchi anya ile ọbịa ya na South Africa si kwuo, a gụrụ pudding ahụ aha nwanyị a na-akpọ Malva.[8]
  • Echiche ọzọ bụ na ofe ahụ nwere mmanya Malvasia (malmsey) na mbụ. Ndị na-akwado echiche a gụnyere brandy ma ọ bụ sherry na ofe.[6]
  • Ndị ọzọ na-atụ aro na mmanya Malvasia na-esonyere pudding na mbụ.[9]

Jan Ellis Pudding bụ ụdị dị iche.[10]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

 

  • Ndepụta nri ndị Afrịka

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. South African Recipes | Malva Pudding (en). www.capetownmagazine.com. Retrieved on 2022-06-04.
  2. #HeritageDay: Where does malva pudding come from? (en). The Citizen (2020-09-24). Retrieved on 2022-06-04.
  3. What Is Malva Pudding? (with pictures) (en-US). Delighted Cooking. Retrieved on 2022-06-04.
  4. Malva pudding piques US palates' interest. eNCA (23 March 2014). Archived from the original on 12 August 2014. Retrieved on 11 August 2014.
  5. (1993) The New Shorter Oxford English Dictionary. Clarendon Press. 
  6. 6.0 6.1 6.2 Malva pudding. Winemag (August 10, 2007). Archived from the original on 12 August 2014. Retrieved on 11 August 2014.
  7. Translation of the word "malva". Afrikaans-English dictionary Afrikaans-Engelse woordeboek. Retrieved on 11 August 2014.
  8. Oprah and Malva Pudding. Archived from the original on 2008-10-11. Retrieved on 2022-07-29.
  9. Malva Pudding Recipe. Food & Family (20 August 2007). Retrieved on 11 August 2014.
  10. "Jan Ellis pudding or Malvapoeding? - Cape Point Press", Cape Point Press, 2012-11-30. Retrieved on 2018-10-26. (in en-US)