Mama Koite Doumbia
Ọdịdị
Mama Koite Doumbia bụ onye Mali na onye otu Economic, Social and Cultural Council nke African Union, na-anọchite anya West Africa.[1]
Mama Koite Doumbia nwere diplọma dị elu na ọzụzụ ndị ntorobịa. [2]A họpụtara ya ka ọ bụrụ onyeisi oche nke African Women's Development and Communication Network (FEMNET) n'afọ 2003.N'ọrụ a, ọ bụ onye otu Kọmitii Na-adịgide Adịgide nke Kansụl Na-ahụ Maka Akụnụba, Ọha na Ọdịbendị nke African Union . [3]N'ọnwa Febụwarị afọ 2011 ọ natara onyinye 2011 FAMEDEV Gender Award.[4]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ List of Ecosocc Bureau, Standing Committee and Cluster Committee Members with their Address. Africa Union: ECOSOC. Archived from the original on 5 December 2010. Retrieved on 27 October 2010.
- ↑ Mama Koite Doumbia – Mali. World People's Blog (April 5, 2007). Archived from the original on 2011-10-01. Retrieved on 2011-09-23.
- ↑ Presenter: Mama Koite Doumbia. Archived from the original on 2012-04-02. Retrieved on 2011-09-23.
- ↑ FEMNET Immediate Chairperson Mama Koite Doumbia wins the 2011 FAMEDEV Gender Award. FEMNET (March 2, 2011). Retrieved on 2011-09-23.
- "Ndepụta nke Ecosocc Bureau, kọmitii guzoro ọtọ na ndị otu kọmitii ụyọkọ nwere adreesị ebe ahụ" (PDF). Africa Union: ECOSOC. ewetara site na nke izizi (PDF) na 5 Decemba 2010. Eweputara 27 oktoba 2010.
- "Mama Koite Doumbia- Mali". World People's Blog. Eprel 5, 2007. Eweputara 2011-09-23.
- "Onye ngosi: Mama Koite Doumbia" (PDF). Ewetara site na nke izizi (PDF) na 2012-04-02. Eweputara 2011-09-23.
- "FEMNET Onye isi oche ozugbo Mama Koite Doumbia meriri 2011 FAMEDEV ihe nrite okike". FEMNET. Maachi 2, 2011. Eweputara 2011-09-23.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Ndị otu nke Onye isi oche nke Nzukọ Ezumezu nke UN maka Nzukọ Ezumazu nke Nzukọ Iri Isii na Ise nke Nzukọ Azuma 24 Machị 2010, UN Non-Governmental Liaison Service, Retrieved 27 Ọktoba 2010