Gaa na ọdịnaya

Mamata Bhunia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mamata Bhunia
Member of West Bengal Legislative Assembly
Assumed office
2012
Preceded byAjit Bhunia
ConstituencyDaspur
Personal details
Political partyAITC
Residence(s)Paschim Medinipur district, West Bengal
ProfessionPolitician

Mamata Bhunia bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke All India Trinamool Congress.[1][2] Ọ bụ onye MLA, [3] họpụtara site na mpaghara Daspur na ntuli aka ọgbakọ steeti West Bengal nke 2016.[4] [5] Na ntuliaka ọgbakọ 2021 ka a họpụtara ya ọzọ site n'otu mpaghara [1][2]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Daspur, West Bengal Assembly election result 2021. India Today. Retrieved on 1 July 2021.
  2. Mamata Bhunia - दासपुर विधानसभा चुनाव 2021 परिणाम. Amar Ujala. Retrieved on 1 July 2021.