Manaka Inagawa
Ọdịdị
Manaka Inagawa amụrụ Machị 29,1991 bụ Onye na-eme egwuregwu shogi nke ụmụ nwanyị Japan nọ n'ọkwa 2-dan.[1]
Ọkachamara shogi nke ụmụ nwanyi
[dezie | dezie ebe o si]Akụkọ nkwalite
[dezie | dezie ebe o si]Akụkọ nkwalite Inagawa bụ nke a: [2]
- 2- Kwụ : Octoba 1, 2006
- 1-kwa: Eprel 1, 2008
- 1-Dan: Julaị 12, 2013
- 2-Dan: Eprel 6, 2021
Mara: Ọkwa niile bụ ọkwa ọkachamara nke ụmụ nwanyị .
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Joryū Kishi Dētabēsu: Inagawa Manaka (ja). Japan Shogi Association. Retrieved on April 10, 2020.
- ↑ Joryū Kishi Dētabēsu: Inagawa Manaka Shōdan Rireki (ja). Japan Shogi Association. Retrieved on April 8, 2021.