Jump to content

Mandy Parnell

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Mandy Parnell bụ onye injinia na-ahụ maka ọdịyo na Britain, onye guzobere ya na onye injinịa na-ahụkarị na Black Saloon Studios di na obodo London, England. Parnell arụwo ọrụ na ọrụ dị iche iche nke ndị omenkà gụnyere Aphex Twin, The XX, Feist, Sigur Ros, Bjork, The Knife, Frightened Rabbit na Brian Eno.[1]

Mandy Parnell gụrụ egwu na teknụzụ egwu n'oge niile ọ nọ n'ụlọ akwụkwọ, kọleji na mahadum, ọzụzụ na ịrụ ọrụ na ụlọ ọrụ ndekọ, ruo mgbe ọ nwetara ọrụ nkuzi na ụlọ ọrụ mastering ebe ọ rụrụ ọrụ ya n'ọkwa.[2] O nwere ihe karịrị afọ iri abuo na ise nke ahụmịhe, na ọrụ ya a na-ahọpụta ma nye ya ọtụtụ ihe nrite gụnyere Onyinye nke Grammy ya na Onyinye injinia nke ukwu afọ 2015 na onyinye onye emepụta egwu ama dika Music Producers Guild (MPG) [3]

Mandy Parnell bụ onye otu na-arụsi ọrụ ike nke Audio Engineering Society (AES), ma kụzie banyere ima nke ukwu na mgbakọ AES mba ụwa na Los Angeles, Paris, New York na UK. [4][5][6]

Onyinye na nhọpụta

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ndepụta dị mkpirikpi, Mastering Engineer of the Year, [7] MPG Awards 2014.
  • Onye mmeri, Mastering Engineer of the Year, MPG Awards 2015.[8]
  • Ndepụta dị mkpirikpi, Mastering Engineer of the Year (Jamie xx: In Colour), MPG Awards 2016.[9]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Mandy Parnell Goes Green. Music Producers Guild (14 May 2014). Retrieved on 12 December 2016. “wide variety of artist including The XX, Feist, Sigur Ros, Bjork, The Knife, Frightened Rabbit, Brian Eno”.
  2. About. BlackSaloon. Archived from the original on 1 January 2017. Retrieved on 12 December 2016. “studied music and music technology through her school, college and university years, training and working in recording studios until landing an internship at a mastering studio, where she worked her way up through the ranks.”
  3. Interview: Mandy Parnell. M-Magazine (3 March 2015). Archived from the original on 20 December 2016. Retrieved on 12 December 2016. “with her work being nominated and awarded numerous prizes including a Grammy and, most recently, the gong for Mastering Engineer of the Year 2015 at the MPG Awards”
  4. AES New York 2013. Audio Engineering Society. Retrieved on 18 December 2016.
  5. AES Los Angeles 2016. Audio Engineering Society. Retrieved on 12 December 2016.
  6. 'Up our Output 2016'. Retrieved on 12 December 2016.
  7. 2014 Short Lists. Music Producers Guild. MPG. “Mastering Engineer of the Year”
  8. MPG Awards event 2015 - the winners!. Music Producers Guild. MPG (13 February 2015). Retrieved on 18 December 2016. “Mastering Engineer of the Year”
  9. MPG NEWS. Music Producers Guild. MPG (8 November 2015). Retrieved on 18 December 2016. “Mastering Engineer Of The Year”