Manodeb Sinha
Ọdịdị
Manodeb Sinha bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke steeti West Bengal. Ọ bụ onye otu West Bengal Legislative Assembly. [1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ onye otu All India Trinamool Congress. Ọ na-anọchite anya Karandighi (Vidhan Sabha constituency) . [2][3]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ West Bengal 2016 MANODEB SINHA (Winner) KARANDIGHI. myneta.info. Retrieved on 4 June 2016.
- ↑ MANODEB SINHA KARANDIGHI. ndtv.com. Retrieved on 4 June 2016.
- ↑ Winner and Runner up Candidate in Karandighi assembly constituency. elections.in. Retrieved on 4 June 2016.