Jump to content

Manouche Lehartel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Manouche Lehartel bụ onye ọkachamara nke ịgba egwu na French Polynesia. Ọ rụrụ ọrụ ugboro kariri ugboro na ndị ọka ikpe nke ememme Hevia i Tahiti wee kwado asọmpi ịgba egwu 'Ori Tahiti Nui. Ọ bụ onye nduzi mbụ na Polynesia nke Musée de Tahiti et des Îles, [1] ma duzie ụlọ ngosi ihe mgbe ochie afọ iri abụọ. Ọ bụ nne onye na-agba egwu na onye na-eme ihe nkiri Tuarii Tracqui . [2]

Ọ na-etinye aka ogologo oge na mmemme ịgba egwú Heiva na Tahiti, ebe ọ jere ozi na ndị ọka ikpe ya ugboro asaa. Ọ bụ onye isi oche nke ndị ọka ikpe na afọ 2013, afọ 2014, na afọ 2022.[3] N'afọ 2012, ya na Tumata Robinson guzobere asọmpi mba ịgba egwú 'Ori Tahiti Nui' . [4][5]

A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nduzi nke Musée de Tahiti et des Îles n'afọ 1983. [6] N'ọnwa Disemba afọ 2016, a họpụtara ya ọzọ dị ka onye nduzi na-anọchite anya ebe ngosi ihe mgbe ochie ahụ gasịrị mgbe Théano Jaillet hapụrụ.[7][8] Miriama Bono nọchiri ya anya n'ọnwa Machị afọ 2017.[9]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]
  1. #17 Manouche Lehartel - Itinéraire d'une passionnée. Tahitian Talk (10 December 2020). Retrieved on 8 May 2023.
  2. Tuarii Tracqui, homme de scènes (fr). Tahiti Infos (8 March 2023). Retrieved on 8 May 2023.
  3. Manouche Lehartel : "La magie va opérer" (fr). Tahiti Infos (29 June 2022). Retrieved on 8 May 2023.
  4. Tumata Robinson, au-delà de la danse (fr). Tahiti Infos (29 December 2021). Retrieved on 7 May 2023.
  5. Ori Tahiti Solo Compétition : Un concours de danse international ! (fr). Tahiti Infos (1 December 2012). Retrieved on 7 May 2023.
  6. "FRENCH POLYNESIA Custodian Of The Culture", Pacific Islands Monthly, 1 June 1988, p. 15. Retrieved on 8 May 2023.
  7. Théano Jaillet, la directrice du Musée de Tahiti et des îles, dresse le bilan avant son départ (fr). Tahiti Infos (30 December 2016). Retrieved on 8 May 2023.
  8. Manouche Lehartel nommée directrice par Intérim du Musée de Tahiti et des îles. (fr). TNTV (28 December 2016). Archived from the original on 2 January 2017.
  9. Miriama Bono aux commandes du Musée de Tahiti et des îles (fr). Tahiti Infos (7 March 2017). Retrieved on 8 May 2023.