Manthe Ribane

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Manthe Ribane
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1980s Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu, Ọgba egwu Dezie
Ihe nriteOkayAfrica 100 Women Dezie

 

Ribane na usoro nka ya

Manthe Ribane bụ onye na-ese ihe, onye na-eme ihe nkiri, na onye na-eti egwu nke bi na South Africa na onye nduzi okike na ụlọọrụ 113 Studios. OkayAfrica kọwara ya dị ka "onye isi nke Afrofuturism" n'ụdị ya na ịma mma ya.

Dazed dere na, n'ime ọtụtụ ihe ngosi nke a maara Ribane, ịgba egwu ya bụ "ihe kachasị mma".[1] A maara ya nke ọma n'egwuregwu ịgba egwú nke South Africa, ọ maara ụdị ndị gụnyere pantsula, crumping, na voguing. Ọ gbara egwu maka Die Antwoord na njem. N'afọ 2019, o mere La Maison Noir: The Gift And The Curse, akwụkwọ akụkọ nke Petite Noir.

Dị ka onye na-agụ egwú, Ribane na onye na-eti egwu Spoek Mathambo arụkọwo ọrụ. Ya na onye na-emepụta Hyperdub Okzharp, ọ wepụtara gqom EP na 2016[2] na abọm R&B mbụ, Closer Apart, na 2018.

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Alemoru (2018-04-24). Manthe Ribane – Dazed 100 (en). Dazed. Retrieved on 2019-12-31.
  2. Cardew (2018-07-14). Okzharp & Manthe Ribane: Closer Apart (en). Pitchfork. Retrieved on 2019-12-31.

Ọgụgụ ihe ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

 

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Manthe Ribane on Instagram