Manturam Pakhira
Ọdịdị
Manturam Pakhira |
---|
Manturam Pakhira bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Trinamool Congress nke India niile na onye minista steeti (Charge Independent) nke Sundarbans Affairs na Council of Minister of West Bengal. Ọ bụ nwa Kalipada Pakhira, ọ bụ onye ọrụ na-elekọta mmadụ.[1] Na 30 Septemba 2020, achọpụtala ya na COVID-19 ma mesịa gaa ụlọ ọgwụ na Beleghata Infectious Disease Hospital na Kolkata.[2][3][4][5][6][7]
ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]A họpụtara Pakhira nke mbụ site na Kakdwip (mpaghara Vidhan Sabha) na South 24 Parganas na 2001, ma họpụta ya ọzọ na 2011. [8][9] A họpụtara ya dị ka Minista nke Steeti na-ahụ maka mmepe Sunderbans na Nọvemba 2012. [10]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Manturam Pakhira. My Neta. Retrieved on 29 October 2014.
- ↑ Manturam Pakhira: West Bengal minister Manturam Pakhira, TMC leader Soham Chakraborty test positive for Covid-19 | Kolkata News - Times of India. The Times of India.
- ↑ করোনা আক্রান্ত হয়ে মন্টুরাম পাখিরার 'মৃত্যু'তে শোকপ্রকাশ মুখ্যমন্ত্রীর, ভুল বুঝেই ডিলিট বার্তা.
- ↑ Bengal minister Manturam Pakhira, TMC leader Soham Chakraborty test positive for Covid-19 | Deccan Herald (30 September 2020).
- ↑ Bengal minister Manturam Pakhira, TMC leader Soham Chakraborty test positive for COVID-19.
- ↑ Bengal minister Manturam Pakhira, TMC leader Soham Chakraborty test positive for COVID-19 | Health.
- ↑ Bengal minister tests Coronavirus positive (30 September 2020).
- ↑ General Elections, India, 2001, to the Legislative Assembly of West Bengal. Constituency-wise Data. Election Commission. Retrieved on 19 October 2014.
- ↑ General Elections, India, 2011, to the Legislative Assembly of West Bengal. Constituency-wise Data. Election Commission. Retrieved on 19 October 2014.
- ↑ "Mamata reshuffles ministry, drops one minister", Business Standard India, Business Standard 22 November 2012, 22 November 2012. Retrieved on 29 October 2014.