Manuela Roka Botey
Ọdịdị
Manuela Roka Botey | |
|---|---|
Botey in 2011 | |
| Prime Minister of Equatorial Guinea | |
| In office 1 February 2023 – 17 August 2024 | |
| President | Teodoro Obiang Nguema Mbasogo |
| Preceded by | Francisco Pascual Obama Asue |
| Succeeded by | Manuel Osa Nsue Nsua |
| Personal details | |
| Political party | Democratic Party |
Manuela Roka Botey bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Equatorial Guinea nke jere ozi dị ka praịm minista nke Equatorial Guinea site na 1 February 2023 ruo 17 Ọgọst 2024. Ọ bụ nwanyị mbụ mechiri ọrụ a. Onye isi ala Teodoro Obiang Nguema kwupụtara nhọpụta ya ịbụ praịm minista na Jenụwarị 31, 2023.[1] Ọ nọchiri Francisco Pascual Obama Asue n'ọfịs ahụ. Ọ rụburu ọrụ dị ka minista maka agụmakwụkwọ na 2020. Ọ bụ osote dean nke National University of Equatorial Guinea's faculty of Humanities and Social Sciences . [2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Equatorial Guinea appoints its first female prime minister", Reuters, February 1, 2023. Retrieved on 2023-02-02.
- ↑ "Manuela Roka Botey Appointed Equatorial Guinea Premier", Barron's, January 31, 2023. Retrieved on February 2, 2023.
Templeeti:EquatoguineanPMsTempleeti:Current heads of government