Margaret Leinen

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Margaret Leinen
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereMargaret Dezie
aha ezinụlọ yaLeinen Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Septemba 1946 Dezie
Ọrụ ọ na-arụoceanographer, geologist, environmentalist Dezie
ụdị ọrụ yaoceanography, paleoceanography, Paleoclimatology Dezie
onye were ọrụUniversity of California, San Diego, Scripps Institution of Oceanography, University of Rhode Island, Ụlọ ọrụ ngalaba sayensị Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Illinois system, University of Rhode Island, United States Army War College, Oregon State University Dezie
Ebe ọrụLa Jolla Dezie
Onye òtù nkeAmerican Academy of Arts and Sciences Dezie
Ihe nriteFellow of the Geological Society of America, Fellow of the American Association for the Advancement of Science, Fellow of the American Academy of Arts and Sciences, Ambassador Award Dezie

Margaret Leinen (amụrụ n'ọnwa Septemba ụbọchị iri abụo, n'afọ 1946) bụ ónyé American paleoceanographer na paleoclimatologist. N'afọ 2013, a họpụtara Leinen dịka ónyé nduzi nke iri na otu nke Scripps Institution of Oceanography, yana ónyé isi nke School of Marine Sciences na Mahadum California, San Diego.[1] O guzobere Climate Response Fund, ụlọ ọrụ na-enweghị uru nke lekwasịrị anya n'ime ka nghọta ka mma, nhazi na iji nyocha injinia ihu igwe mee ihe, ma jee ozi dị ka ónyé isi oche ya ruo oge ụfọdụ. Ruo afọ abụọ, Leinen rụkwara ọrụ dị ka ónyé isi sayensị màkà ụlọ ọrụ na-amalite na teknụzụ ahịhịa ndụ na mbelata mgbanwe ihu igwe.[2]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 1969, Leinen nwetara nzèrè bachelọ nkè sayensị na Geology na Mahadum Illinois, nzèrè masta na geological oceanography na Mahadim Oregon State n'afọ 1975, na nzèrè doctorate ya na oceanography n'afọ 1980 na Mahadị Rhode Island.[3]

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara ya ka ọ bụrụ ónyé otu American Association for the Advancement of Science[4] na nkè Geological Society of America.[5] N'afọ 2016, Ngalaba Na-ahụ Maka Ọchịchị United States họpụtara ya dị ka ónyé nnọchi anya sayensị US.[6] N'afọ 2020, a họpụtara Leinen na American Academy of Arts and Sciences[7][2] ma kpọọ ya ónyé otu The Oceanography Society.[8]

  • Ónyé otu nsọpụrụ nke AMS (2022)[9]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. New Vice Chancellor for Marine Sciences Creates Vision for Scripps Oceanography. Scripps Institution of Oceanography, UC San Diego (October 24, 2013). Archived from the original on September 10, 2018. Retrieved on July 1, 2014.
  2. 2.0 2.1 Margaret S. Leinen (en). American Academy of Arts & Sciences. Retrieved on May 18, 2021.
  3. Director's Biography. Scripps Institution of Oceanography, UC San Diego (March 2014). Archived from the original on April 27, 2015. Retrieved on July 1, 2014.
  4. American Association for the Advancement of Science. Archived from the original on January 6, 2015. Retrieved on January 13, 2015.
  5. Geological Society of America. Archived from the original on September 27, 2018. Retrieved on January 13, 2015.
  6. "Announcement of U.S. Science Envoys", United States Department of State, February 26, 2016. Retrieved on May 19, 2016.
  7. News. Four from UC San Diego Elected to American Academy of Arts and Sciences (en). Scripps Institution of Oceanography. Retrieved on May 18, 2021.
  8. tos-fellows-meet | The Oceanography Society. tos.org. Archived from the original on June 15, 2021. Retrieved on June 1, 2021.
  9. Search Past Award & Honors Recipients.