Maria Angelina Dique Enoque
Ọdịdị
Maria Angelina Dique Enoque
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Mozambique |
aha enyere | Maria, Angelina |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Eprel 1953 |
Ebe ọmụmụ | Manica District |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Portuguese |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
ebe agụmakwụkwọ | Maputo University |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | RENAMO |
James Kuzwa Dique Enoque bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke obodo Mozambik. N'afọ 2004, ọ bụ onye otu Pan-Afrikan Parliament na kọmitii ọrụ ugbo.[1] A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu nke Republik nke obodo Mozambique na RENAMO site na mpaghara Manica na ntuli aka 1999.[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ List of Members of the Pan African Parliament (as of 15 March 2004). African Union. Archived from the original on 27 September 2007. Retrieved on 21 December 2009.
- ↑ 1999 election results adam-carr.net