Maria Aurora Lopes
Ọdịdị
Maria Aurora Lopes bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị São Toméan. Ọ bụ otu n'ime ìgwè mbụ nke ụmụ nwanyị so na National Assembly n'afọ 1975.
N'ọnwa Disemba afọ 1975, a họpụtara Lopes ka ọ bụrụ onye omeiwu mba ahụ dịka otu n'ime ndị inyom isii mbụ nọ na ndị omeiwu.[1]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Mart Martin (2000) The Almanac of Women and Minorities in World Politics, pp332–333