Maria Bolshakova

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Maria Bolshakova
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
aha n'asụsụ obodoМария Григорьевна Большакова Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1947 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Maria Grigoryevna Bolshakova (Russian; amụrụ ya na 1947), bụ onye mba ndọrọ ndọrọ ọchịchị Russia nke jere ozi dị ka Gọvanọ na-anọchite anya Ulyanovsk Oblast site na ahụ 2004 ruo na 2005.[1]

Akụkọ maka ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Maria Bolshakova na Zabaluyka na ahụ 1947.

Na 22 Nọvemba 2004, Bolshakova bụ onye na-anọchite anya gọvanọ nke Ulyanovsk Oblast, ruo 6 Jenụwarị 2005, ebe Sergey Ivanovich Morozov, ghọrọ Gọvanọ nke atọ nke Ulyakovsk Oblast.[1][2]

Na ubs 28 na owa Jenụwarị 2021, ọ kwadoro "Afọ nke Akwụkwọ: Oge Ịgụ", nke ụlọ ọrụ ọha na eze nke Ulyanovsk haziri, nke Gọvanọ Morozov haziri, ka ọ bịanyere aka na akwụkwọ ahụ na Septemba 2020.[3]

Edemedsiba[dezie | dezie ebe o si]