Maria Louisa Bustill

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Maria Louisa Bustill

Maria Louisa Bustill Robeson (Novemba 8, 1853 – Jenuari 20, 1904) bu onye nkuzi na Quaker buru nwunye William Drew Robeson, onye nkuzi uka ndi Witherspoon Street Presbyterian Church dina Princeton, New Jersey burukwa mama Paul Robeson na umunne ya.

Early life and education[dezie | dezie ebe o si]

Amuru Maria Louisa Bustill (anakpo Louisa na nwa) na aro 1853 na Philadelphia, Pennsylvania, nke agburu Africa, Igbo, Lenni-Lenape America na Anglo-American. Nne na Nna ya bu Charles Hicks Bustill na Emily Robinson, ndi oji ama ama na Quakers.

Na aro 1870s, Louisa jere Mahadum Lincoln University, otu  black university na Oxford, Pennsylvania. Louisa aburugo onye nkuzi tupu ofu William Drew Robeson.[1] Ya na nwanne ya nwanyi Gertrude nuru umu nwoke guru akwukwo na mahadum Lincoln, mana ndibe Louisa chere na Robeson aburo ogbo ya.[2]

Marriage and family[dezie | dezie ebe o si]

Ndi nna nna Bustill nwere onwe ha na-ebe 1700s, mgbe when her great-grandfather Cyrus Bustill was freed after several years of service to a new owner in Burlington, New Jersey. He moved into Philadelphia where he built a business as a baker. Cyrus Bustill became one of the founders in Philadelphia of the Free African Society in 1787. Other family had genealogical records going back to the early days of the Pennsylvania colony.

  1. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named bio
  2. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named boyle