Maria Tebús

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Maria Tebús
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSão Tomé and Príncipe Dezie
Aha enyereMaria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Septemba 1958 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jideputy prime minister Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịDemocratic Convergence Party – Reflection Group Dezie

Maria dos Santos Lima da Costa Tebús Torres (Amụrụ na 2 Septemba 1958) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị São Toméan. A mụrụ ya n'obodo Santa Filomena na agwaetiti São Tomé . Kemgbe ụbọchị 21 Eprel 2006, ọ bụ osote praịm minista na minista na-ahụ maka atụmatụ na ego na gọọmentị Tomé Vera Cruz.[1] Ọ nọkwa n'ọkwa Minista nke Atụmatụ na Ego site n'afọ 2002 ruo ọnwa Ọgọst 2003.

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Clube de Paris perdoa $ 23,9 milhões de dívida de São Tomé...", PanaPress, 27 May 2007. Retrieved on 25 October 2010.