Maria Tomé
Ọdịdị
Maria Tomé
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | São Tomé and Príncipe |
| Aha enyere | Maria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
| Ebe ọmụmụ | São Tomé and Príncipe |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Minister of Health of São Tomé and Príncipe |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Force for Change Democratic Movement – Liberal Party |
Maria Tomé de Araujo bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị São Toméan. Ọ na-eje ozi dị ka Minista nke Ọrụ, Nkwado, Ụmụ nwanyị, & Ihe gbasara Ezinụlọ n'okpuru Praịm Minista Rafael Branco.[1] O mechara bụrụ Minista nke Ahụike na Mmekọrịta Ọha n'okpuru iwu nke onye isi ala Manuel Pinto da Costa n'ụbọchị 21 Jenụwarị 2014.[2]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Sao Tome and Principe. cia.gov. Archived from the original on June 12, 2007. Retrieved on 26 October 2010.
- ↑ São Tomé e Príncipe – Presidente nomeia novos ministros (pt). UNILAB (2014-01-29). Retrieved on 2017-02-05.