Maria Usifo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Maria Usifo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereMaria Dezie
aha pseudonymMistress of Hurdles, Wild lady on the Track Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Ọgọọst 1964 Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpihurdling Dezie
so na1988 Summer Olympics Dezie

Maria Usifo (amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1964) bụ onye Naijirịa na-eme egwuregwu na onye bụbu onye egwuregwu Olimpik nke nọchitere anya Naijirịa n'egwuregwu Los Angeles (1984) na Seoul (1988) Olympic Games.[1] Ọ bụ ọkachamara na 100 na 400 mita ihe mgbochi.[2] Ọ bụ otu n'ime ụmụ nwanyị na-eme egwuregwu n'akụkọ egwuregwu nke Naijirịa bụ ndị na-achịkwa ihe omume egwuregwu ma na mba na mba ụwa.[3]

Ọrụ n'egwuregwu[dezie | dezie ebe o si]

Usifo malitere ọrụ ya na egwuregwu na Naijirịa n'afọ ndị 1970 mgbe usoro egwuregwu ụlọ akwụkwọ na-arụ ọrụ. Ọ bụbu onye na-agba ọsọ na onye na-eme egwuregwu nke egwuregwu ya meghere ohere maka ya ịhọrọ na mahadum 10 mba ọzọ mgbe ọ rụchara ọrụ dị ịrịba ama na Commonwealth Games ṅa Brisbane, Australia na 1982. O sonyere n'egwuregwu Olympic na Los Angeles na 1984 na Seoul na 1988.[4] Usifo bụ onye nwetara ihe nrite ọla edo nke egwuregwu niile n'Africa na onye nwetara ihe nkiri ọla edo nke African Championships.[5]

Egwuregwu mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:NGR
1987 All-Africa Games Nairobi, Kenya 1st 100 m hurdles 13.29
1st 400 m hurdles 55.72
  • 1989 African Championships - nrite ọla edo (400 m h)
  • 1988 African Championships - nrite ọla edo (100m h)
  • 1988 African Championships - nrite ọla edo (400 m h)
  • 1985 African Championships - nrite ọla edo (100m h)
  • 1985 African Championships - ọlaọcha nrite (400 m h)
  • 1984 African Championships - nrite ọla edo (100m h)

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ng (2021-06-25). We Break the News as the Events Unfold! Ex-olympian, Maria Usifo Counsels Children In Edo IDPs Camp (en-US). We Break the News as the Events Unfold!. Retrieved on 2022-03-25.
  2. Maria USIFO | Profile | World Athletics. www.worldathletics.org. Retrieved on 2022-03-25.
  3. Nigerian women defying odds in sports (en). Daily Trust (2021-03-08). Retrieved on 2022-03-25.
  4. Usifo recalls Los Angeles ‘84 memory as CSED celebrates Olympic Day (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-06-30). Retrieved on 2022-03-25.
  5. Maria USIFO | Profile | World Athletics (en). worldathletics.org. Retrieved on 2022-03-25.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Maria Usifo at World Athletics

Àtụ:Footer All-Africa Champions 100 m Hurdles WomenÀtụ:Footer All-Africa Champions 400 m Hurdles WomenÀtụ:Footer African Champions women's 100 metres hurdlesÀtụ:Footer African Champions women's 400 metres hurdles