Mariam Boni Diallo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mariam Aladji Boni Diallo na 2012

Mariam Aladji Boni Diallo (amụrụ n'afọ 1952) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo Benin. Ọ bụ Minista na-ahụ maka ihe gbasara mba ofesi na Benin site n'abali iri onwa Eprel afo 2006 ruo abali iri na asaa onwa June afo 2007.

A mụrụ ya na Nikki na 1952 ma nweta agụmakwụkwọ mba ụwa.[1] Tupu ọ bụrụ Minista Na-ahụ Maka Mba Ọzọ, Diallo bụ odeakwụkwọ ukwu nke Ministrị Na-ahụ maka Mba Ọzọ kemgbe Machị 2004. Ọ bụ onye ndụmọdụ na Benin Embassy na Germany. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye ndụmọdụ nke onye isi ala Boni Yaị.[1][1]

Ihe ndetu[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Houngnikpo & Decalo 2013, p. 44