Mariam Chabi Talata
Ọdịdị
Mariam Chabi Talata
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Aha enyere | Mariam |
| Aha ezinụlọ ya | Chabi, Talata |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Julaị 1963 |
| Ebe ọmụmụ | Bembèrèkè |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Vice President of Benin |
Mariam Talata, bụ osote onye isi ala nwanyị mbụ Benin. Onye bụbu onye nkuzi na onye nyocha ụlọ akwụkwọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ ụmụ nwanyị dị ntakịrị mana na-abawanye ụba na-erute ọkwa dị elu n'ofe ndịda Sahara Africa.
