Mariama Sarr
Ọdịdị
Mariama Sarr
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Senegal |
aha enyere | Mariama |
aha ezinụlọ ya | Sarr |
ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Maachị 1963 |
Ebe ọmụmụ | Kaolack |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye nkuzi |
Ọkwá o ji | Minister of Civil Service, Minister of Employment and Vocational Training |
ebe agụmakwụkwọ | secondary education, Université Cheikh Anta Diop |
Mariama Sarr (Amụrụ n'ụbọchị 4 Machị 1963) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Senegal.[1] Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka Minista nke Ọrụ Ọha na Mmezigharị Ọrụ Ọha n'ọchịchị nke anọ.[2]
Sarr jere ozi dị ka Minista na-ahụ maka ụmụ nwanyị, ụmụaka na ọchụnta ego ụmụ nwanyị site n'afọ 2012 ruo afọ 2013.[3] Ọ bụkwa onye isi obodo Kaolack.[4]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Feeds. Senegal to boost its child protection policy | India.com (en). www.india.com. Retrieved on 2022-08-11.
- ↑ Mariama SARR - SENEGEL - Senegalese Next Generation of Leaders (en-gb). www.senegel.org. Retrieved on 2022-08-10.
- ↑ Décret n° 2012-1163 du 29 octobre 2012 relatif à la composition du Gouvernement - Gouvernement du Sénégal. www.gouv.sn. Archived from the original on 2012-11-10. Retrieved on 2022-08-10.
- ↑ Maana (2019-04-08). PORTRAIT : Mariama Sarr – Ministre de la Fonction publique (fr-FR). Retrieved on 2022-08-11.