Mariatu Bala Usman
Ọdịdị
Mariatu Bala Usman
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Katsina |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Mariatu Bala Usman bụ onye kọmishọna na-ahụ maka ministrị ahụike na steeti Katsina ugbu a, o so na Kansul Ndị Isi nke Katsina Steeti . [1] [2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'ịbụ onye kọmishọna na-ahụ maka ministrị ahụike na steeti Katsina, Mariatu haziri atụmatụ ikpochapụ ọrịa maningitis nke pụtara n'abalị iri na asaa n'ọnwa Jenụarị n'afọ 2018 na ngalaba Bugaje nke ọchịchị ime obodo Jibia. Ọ na-eziga ndị ọrụ ọtụtụ oge ime nnyocha, nye ọgwụgwọ, ọgwụ na mmụta ahụike dị ka ụzọ mgbochi . [3] Mariatu kwupụtakwara ahụhụ ndị Katsina na-ata iji iga njem otu awa inweta ọdịdị ahụike. [4] N'akwụkwọ akụkọ akpọrọ "Ihe ịma aka na-eche ihu na inye nlekọta ahụike na steeti Katsina na ụzọ oga n'ihu
Ihe nweta mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Nigeria records fresh Lassa fever case - China.org.cn. www.china.org.cn. Retrieved on 2020-11-18.
- ↑ Hub. Katsina residents travel for an hour to access health facilities – Commissioner. www.africanewshub.com. Archived from the original on 2022-02-10. Retrieved on 2020-11-18.
- ↑ Katsina to commence vaccination against meningitis (en-US). TODAY (2018-03-18). Retrieved on 2020-11-17.
- ↑ Usman (2017-07-26). Katsina residents travel for an hour to access health facilities - Commissioner (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2020-11-18.
- ↑ Politics - Islamic Bank: FG Approves $110m Loan for Katsina.