Marie-Solange Kayisire
Marie-Solange Kayisire
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Rwanda |
Aha enyere | Marie Solange |
Ebe ọmụmụ | Rwanda |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Minister of Emergency Management |
Ebe obibi | Kigali |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2017 |
Marie-Solange Kayisire bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Rwanda, onye jere ozi dị ka Minista nke Mmekọrịta Cabinet, n'ọfịs Praịm Minista na onye otu ndị kansụl Rwanda, kemgbe ụbọchị 31 Ọgọst 2017.[1][2][3]
Marie-Solange Kayisire jere ozi dị ka Minista nke Mmekọrịta nke Cabinet, n'ọfịs nke Praịm Minista na dị ka onye otu nke ndị kansụl Rwanda, kemgbe ụbọchị 31 31 Ọgọst 2017.
Ebenside[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Gakwaya (31 August 2017). Six new Ministers enter the Government (English). Rwanda News Agency (RNA). Retrieved on 5 September 2017.
- ↑ Kimenyi (31 August 2017). Rwanda gets new Cabinet, who is in?. Retrieved on 5 September 2017.
- ↑ KT Press Staff Writer (30 August 2017). New Prime Minister Announces Cabinet. Kigali Today Press (KT Press). Retrieved on 5 September 2017.