Marie Agba-Otikpo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Marie Agba-Otikpo
Representative for Ngaoundaye First District
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Marie Agba-Otikpo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịCentral African Republic Dezie
Aha ọmụmụMarie Belkine Dezie
Aha enyereMarie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Disemba 1948 Dezie
Ebe ọmụmụBocaranga Dezie
Ụbọchị ọnwụ yaEprel 2021 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language, Asụsụ Sango Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Pan-African Parliament, Member of the National Assembly of the Central African Republic, Member of the National Assembly of the Central African Republic Dezie

Marie Belkine (amụrụ n'abali otu n'ọnwa Disemba 1948), nke a maara dị ka Marie Agba-Otikpo, bụrụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Central Afrika Republik. Ọ bụ onye otu National Assembli na onye isi nke Defence na security Commission (CDS).

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Agba-Otikpo n'abali otu n'ọnwa Disemba 1948 na Bocaranga . Na mbido ọrụ ya, Agba-Otikpo rụrụ ọrụ dị ka onye ọrụ mmekọrịta mmadụ na ibe ya ma were ya n'ọrụ n'ụlọ ọrụ nnọchiteanya nke sentral Afrika Republik, na Paris dị ka onye ndụmọdụ na mmekọrịta mmadụ na eze.[1]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

N'ịgbaso onwe ya na Onye isi ala Ange-Félix Patassé, a họpụtara Agba-Otikpo ka ọ bụrụ onye nnọchi anya MLPC maka Ngaoundaye na 1998. O nwetara pasent 76.3 nke votu, ma jee ozi dị ka onye nchịkwa nke nzukọ ahụ site na arụ 1999 ruo arụ 2000. A họpụtara Agba-Otikpo ọzọ na arụ 8 Mee 2005. Ọ bụ onye otu Pan-Afrikan Parliament site na arụ 2005 rụo na arụ 2011 na onye otu Kọmitii na-ahụ maka ahụike, ọrụ na mmekọrịta mmadụ na ibe ya.[1] E meriri ya na ntuli aka ndị omeiwu nke afọ 2011.[1]

Agba-Otikpo bụkwa onye otu REFPAC (Network of sentral Afrikan Women Parliamentariansi) n'afọ 2007.[2] N'abalị iri abụọ na itoolu n'ọnwa Eprel n'afọ 2015, Agba-Otikpo guzobeghachiri Ministri nke Nchebe Ọha mgbe ndị uwe ojii mere ngagharị iwe n'ọnwarị n'afọ 2015 na Bangui. N'oge ndị uwe ojii na-eme ngagharị iwe, Agba-Otikpo bụ onye na-ahụ maka Commission nke Defence na nchekwaba ndị National Transitional Council (CNT).[3]

Na ntuli aka 2015-16, Agba-Otikpo gbara ọsọ maka Ngaoundaye nke abụọ nke Ouham-Pendé maka Party nke Democratik Governance.[4] Mgbe ntuli aka nke abụọ gasịrị n'ọnwa Eprel 2016, Antoine Koirokpi meriri ya.[5]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Bradshaw (2016). Historical Dictionary of the Central African Republic. Rowman & Littlefield. ISBN 9780810879928. 
  2. L'association " Centrafrique Sans Frontières " rencontre les députées membres du REFPAC (Réseau des Femmes Parlementaires Centrafricaines). Sangonet (10 August 2016). Retrieved on 7 November 2016.
  3. Serefio. Centrafrique : suspension de la grève des policiers. diaspora-magazine.com. Retrieved on 6 December 2016.
  4. Législatives 1er Tour - Liste provisoire des candidats qualifiés pour le 2ème tour. anerca.org. Archived from the original on 7 November 2020. Retrieved on 24 November 2016.
  5. Législatives 2ème Tour - Résulats Provisoires Circonscription(s). anerca.org. Archived from the original on 7 November 2020. Retrieved on 24 November 2016.