Marie Blandine Sawadogo
Ọdịdị
Marie Blandine Sawadogo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Burkina Faso |
| Aha enyere | Marie |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of the Pan-African Parliament |
Marie Blandine Ouédraogo Sawadogo bụ onye otu ndị omeiwu Pan-Africa si na Burkina Faso.
Sawadogo bụ onye otu Nzukọ Omeiwu mba Burkina Faso (National Assembly of Burkina Faso) na-anọchite anya otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị Congress for Democracy and Progress. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu Pan-African n'afọ 2004.[1]
Sawadogo bụ osote onye isi oche nke òtù ndọrọndọrọ ọchịchị Congress for Democracy and Progress (CDP) ugbu a, otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị na Burkina Faso. Ọ na-ejekwa ozi dị ka onye nhazi nke nzukọ ezumezu.[2][3]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta aha so na omeiwu Pan-African
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Burkina Faso elects 5 MPs to AU parliament. Panapress (10 March 2004). Retrieved on 24 June 2016.
- ↑ Kambou (2022-05-21). "Tout le monde doit accompagner le MPSR" (Marie Blandine Sawadogo, vice-présidente du CDP) (fr-FR). Burkina24.com - Actualité du Burkina Faso 24h/24. Retrieved on 2023-04-14.
- ↑ « Tout le monde doit accompagner le MPSR » (Marie Blandine Sawadogo, vice-présidente du CDP) (fr-FR). BurkinaInfo - Toute l'information du Burkina Faso en temps réel (2022-05-21). Archived from the original on 2023-04-14. Retrieved on 2023-04-14.