Marie Louise Nignan-Bassolet

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Marie Louise Nignan-Bassolet bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Burkinabé.

Ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista Ikpe Ziri Ezi na afọ 1982-1983.[1][2] Ọ bụ nwanyị mbụ bụ Minista Ikpe Ziri Ezi na mba ya.

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]