Jump to content

Marie Sarr Mbodj

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Marie Sarr Mbodj
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSenegal Dezie
Aha enyereMarie Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya28 Septemba 1935 Dezie
Ebe ọmụmụThiès Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of Health of Senegal Dezie

Marie Sarr Mbodj (Amụrụ na 28 Septemba 1935 na Thiès, Senegal) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Senegal.[1] Ọ bụ odeakwụkwọ steeti nke Minista na-ahụ maka agụmakwụkwọ mba na-ahụ anya na agụmakwụkwọ teknụzụ na ọrụ aka site n'afọ Eprel 3rd, 1983 ruo ọnwa Jenụwarị 2nd, 1986, mgbe ahụ Minista na Ahụike Ọha site n'ọnwa Jenụwarụ 2nd, 1986 ruo n'ọnwa Eprel 5th, 1988 n'okpuru onye isi oche Abdou Diouf.[2][3] Ọ bụ otu n'ime ndị minista nwanyị mbụ nke Senegal, na nwanyị mbụ Minista nke Ahụike Ọha.

Mbodj gara ụlọ akwụkwọ Filles de Thiès n'etiti afọ 1943 na 1949.[1] Ọ gụrụ mgbakọ na mwepụ na nkà mmụta akparamàgwà mmadụ wee gaa ule nke École normale . O mechara bụrụ onye nyocha nke agụmakwụkwọ teknụzụ. Dị ka ndekọ 1999 si kwuo, Mbodj anọtụbeghị na ndọrọ ndọrọ ọchịchị tupu ọ banye n'ọchịchị na 1983.[4]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Weiss (1983). Senegal: Mehrparteiensystem und Wahlen 1983: Dokumentation zur politischen Entwicklung. Institut für Afrika-Kunde, Dokumentations-Leitstelle Afrika. ISBN 9783922887287.  Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "WEI" defined multiple times with different content
  2. Les anciens ministres (fr). Ministry of Health and Social Action (Senegal). Retrieved on October 25, 2019.
  3. Gouvernements du Sénégal de 1957 à 2007 (fr). Équité et égalité de genre au Sénégal. Laboratoire GENRE, Cheikh Anta Diop University. Archived from the original on 2013-06-26. Retrieved on 2019-10-25.
  4. Sow (2009). La recherche féministe francophone : Langue, identités et enjeux. Paris: Karthala. ISBN 9782811102777.