Marie Thérèse
Ọdịdị
Marie Thérèse Ma ọ bụ Marie-Thérèse nwere ike ịpụta:
- Marie-Thérèse Assiga Ahanda (1941 ruo afọ 2014), onye edemede na onye na-emepụta ọgwụ na Cameroon
- Marie-Thérèse Colimon-Hall (1918 ruo afọ 1997), onye edemede Haiti
- Marie-Thérèse de Subligny (1666 Azụ 1735), onye na-agba egwú na France
- Marie-Thérèse Gantenbein-Koullen (Amụrụ n'afọ 1938), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Luxembourg
- Marie Thérèse Rodet Geoffrin (1699 ruo afọ 1777), onye France na-elekọta ndị ọbịa
- Marie-Thérèse Houphouët-Boigny (Amụrụ n'afọ 1930), First Lady nke Ivory Coast
- Marie Thérèse Killens (Amụrụ n'afọ 1927), onye otu Liberal nke Canadian House of Commons
- Marie Thérèse Metoyer (1742 ruo afọ 1816), onye na-akụ indigo na ụtaba
- Marie Thérèse nke France (1667 ruo afọ 1672), nwa nwanyị nke Louis nke Iri na Anọ na Infanta María Teresa nke Spain; nke a maara dị ka la Petite Madame
- Marie-Thérèse nke France (1746 ruo afọ 1748), nwa mbụ nke Louis, Dauphin nke France na Infanta Maria Teresa Rafaela nke Spain
- Marie Thérèse nke Austria (1717 ruo afọ 1780), Eze Nwanyị Rom Dị Nsọ
- Marie Thérèse nke France (1778 ruo afọ 1851), nwa mbụ nke Louis nke Iri na Isii nke France na Marie-Antoinette
- Marie Thérèse nke Savoy (1756 ruo afọ 1805), adaeze nke Sardinia na nke Piedmont
- Maria Theresa nke Spain (1638 ruo afọ 1683), eze nwanyị nke France
- Marie Thérèse nke Savoy (1749 ruo afọ 1792), Lady-in-Waiting to Marie Antoinette
- Marie-Thérèse Walter (1909 ruo afọ 1977), nwanyị nke Pablo Picasso
- Marie-Therese Guyon Cadillac (1671 ruo afọ 1746), nwunye Antoine de la Mothe Cadillac
- Marie-Thérèse Morlet (1913), onye sayensị French
- Marie-Thérèse Toyi, onye otu ndị omeiwu Pan-African