Mariem Alaoui Selsouli
Ọdịdị
Mariem Alaoui Selsouli
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Morocco |
| Obodo maka egwuregwu | Morocco |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Eprel 1984 |
| Ebe ọmụmụ | Marrakesh |
| Asụsụ obodo | Berber languages |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber languages |
| Ọrụ ọ na-arụ | long-distance runner, middle-distance runner |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| Ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | middle-distance running |
| So na | 2008 Summer Olympics |
Mariem Alaoui Selsouli (Arabic, amụrụ na Julaị 8, na afọ 1984) bụ onye Morocco na-agba ọsọ n'etiti na ogologo oge. A mụrụ ya na Marrakech.
Na afo 2009 World Athletics Final na Berlin, Selsouli si na 1500m ikpeazụ pụọ mgbe ọ dara ule ọgwụ maka EPO.[1][2] IAAF kwụsịtụrụ ya afọ abụọ, site na Ougost 22, na afọ 2009 ruo ougustu 21, na afọ 2011. Na Julaị 23, na afọ 2012 a machibidoro ya iwu na Summer Olympics na London mgbe ọ nwalere na ọ bụ furosemide diuretic, na-eso asọmpi ya na Diamond league na Julaị 6, na afọ 2012 na Paris-Saint-Denis.[3][4][5] A machibidoro ya iwu ọgwụ ọjọọ afọ asatọ site na 6 Julaị , na afọ 2012 ruo 24 Julaị, na afọ 2020.[6]
Ihe ndị ọ rụzuru
[dezie | dezie ebe o si]| Year | Competition | Venue | Position | Event | Notes |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing Templeeti:MAR | |||||
| 2001 | World Youth Championships | Debrecen, Hungary | 5th | 3000 m | 9:26.27 |
| 2002 | World Junior Championships | Kingston, Jamaica | 5th | 1500 m | 4:16.08 |
| 2nd | 3000 m | 9:16.28 | |||
| 2005 | Universiade | İzmir, Turkey | 10th | 1500 m | 4:18.81 |
| 5th | 5000 m | 16:07.99 | |||
| 2006 | World Indoor Championships | Moscow, Russia | 6th | 3000 m | 8:55.97 |
| World Cross Country Championships | Fukuoka, Japan | 15th | Short race (4 km) | 13:14 | |
| 4th | Team | 73 pts | |||
| World Athletics Final | Stuttgart, Germany | 12th | 3000 m | 9:06.40 | |
| 2007 | World Cross Country Championships | Mombasa, Kenya | 17th | Senior race (8 km) | 28:53 |
| 3rd | Team | 99 pts | |||
| World Championships | Osaka, Japan | 4th | 1500 m | 4:01.52 PB | |
| 2008 | World Indoor Championships | Valencia, Spain | 3rd | 3000 m | 8:41.66 |
| 2012 | World Indoor Championships | Istanbul, Turkey | 2nd | 1500 m | 4:07.78 |
Ihe kacha mma n'onwe ya
[dezie | dezie ebe o si]- 1500 mita - 4:00.77 nkeji (2011)
- 3000 mita - 8:29.52 nkeji (2007)
- 5000 mita - 14:36.52 nkeji (2007)
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Moroccan admits to positive doping test", The Sydney Morning Herald.
- ↑ IAAF Health & Science Department.
- ↑ L'Équipe - l'Actualité du sport en continu.
- ↑ "London 2012: Selsouli to miss Games after failed drugs test", BBC Sport. Retrieved on 2012-07-25.
- ↑ Mulvenney. "UPDATE 1-Olympics-Athletics-Moroccan Selsouli tests positive", Reuters, 25 July 2012.
- ↑ IAAF sanctioned athletes list – 18.04.2014
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Mariem Alaoui Selsouli at World Athletics
