Gaa na ọdịnaya

Marina Pellizzer

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Marina Pellizzer
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịItaly Dezie
Aha enyereMarina Dezie
Aha ezinụlọ yaPellizzer Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya8 Febụwarị 1972 Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ mba Italy Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Marina Pellizzer (amụrụ n'abalị asatọ nke ọnwa Febụwarị afọ 1972) bụ onye Ịtali na-agba bọọlụ mba ụwa nke ụmụ nwanyị ,ọ na-agba bọọlụ dịka onye na-agba n'etiti. Ọ bụ onye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Ịtali. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na UEFA Women's Euro 2001. Na klọb ọ na-egwuri egwu maka Foroni Verona na Ịtali.[1]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 2001 UEFA Women's Championship. .rsssf.com. Retrieved on 24 October 2016.