Maristella Okpala
Maristella Okpala
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
Ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Mee 1993 |
Ọrụ ọ na-arụ | model |
Maristella Okpala (a mụrụ Maristella Chidiogo Okpala; Ọnwa Ise 9, 1993) bụ nwafọ Naijiria bụ onye ngosi nlere anya na ịma mma, onye enyere okpu mmeri na Miss Universe Nigeria n'afọ 2021.[1]
Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]