Mart-Life Detox Clinic

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mart-Life Detox Clinic
webụsaịtịhttp://www.martdetoxclinic.com Dezie

Mart-Life Detox Clinic bụ ụlọ ọgwụ Myar nke oge a nke mbụ na Naịjirịa. Ụlọ ọgwụ ahụ bụ ụlọ ọgwụ Anti-age Spa na Wellness nakwa nke mbụ n'ụdị ya n'Afrịka.[1] Medical Art Center (MART) guzobere maka enyemaka ọmụmụ, meghere Modern Mayr Medical Spa na Maryland, Lagos Steeti[2] na mmekorita ya na Viva-Mayr Clinic na Austria.[3][4][5][6] Ụlọ spa ahụ bụ ebe ahụike kachasị mma na ebe ntọhapụ nke nwere ụlọ ọgwụ na ahụkarị maka ọgwụgwọ na ịma mma .[7]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Introducing Matt Life Detox clinic", Bella Naija. Retrieved on February 8, 2018.
  2. Oyeyemi Gbenga-Mustapha. "Medical ART Centre's feat in assisted reproduction", The Nation, June 11, 2016. Retrieved on February 8, 2018.
  3. Sola Ogundipe. "MART opens medical spa in Lagos", The Vanguard, June 26, 2012. Retrieved on February 8, 2018.
  4. Chukwuma Muanya. "Novel detox therapies show promise", The Guardian, June 12, 2017. Retrieved on February 8, 2018.
  5. "Mart Life Detox Clinic Anti Aging and Wellness Therapies", The Guardian. Retrieved on February 8, 2018.
  6. Viva Mayr Altaussee: inside the world's most revered detox clinic with Rosemary Ferguson. Evening Standard. Retrieved on February 8, 2018.
  7. Bukola Adebayo. "MART group inaugurates detox clinic in Lagos", Punch. Retrieved on February 8, 2018.