Martha Chol Luak

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Martha Chol Luak Kok bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Sudan. Ọ si Akobo County.[1] Ka ọ na-erule afọ 2009 ọ bụ onye na-anọchite anya ọkà okwu nke Nzukọ Ndị Ome Iwu nke Jonglei State.[2] A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu nke Jonglei State na 2010 dị ka onye na-azọ ọkwa ụmụ nwanyị nke National Congress Party.[3]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Friederike Bubenzer (2011). Hope, Pain & Patience: The Lives of Women in South Sudan. Jacana Media, 207. ISBN 978-1-920196-36-3. 
  2. Sudan Tribune. Jonglei calls for reconciliation
  3. Archived copy. Archived from the original on 2010-07-07. Retrieved on 2011-09-18.