Martha Koome

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Martha Koome
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya Dezie
Aha enyereMartha Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Jụn 1960 Dezie
Ebe ọmụmụMeru County Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu, Onye òká ikpe Dezie
Ọkwá o jiChief Justice of Kenya Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Nairobi, Kenya School of Law, University of London Dezie

A mụrụ Koome na 1960 na obodo Kithiu, Meru County. O nwere LL.B. sitere na Mahadum Nairobi na LL.M na Iwu Mba Ọha sitere na Mahadum London. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Nairobi na 1986, Koome debara aha na Kenya School of Law n'afọ na-esote. Ọ gụchara nzere Masters (LL.M) na iwu mba ụwa na Mahadum London na 2010 [1]

A họpụtara Koome Onyeikpe nke Ụlọikpe Mkpegharị Ikpe na Jenụwarị 2012. Tupu a họpụta ya n'Ụlọikpe Mkpegharị, ọ jere ozi dị ka Puisne Onyeikpe ihe karịrị afọ asatọ.

  1. PROFILE: Meet Martha Koome who is set to be Kenya's first female Chief Justice (en-US). Citizentv.co.ke. Retrieved on 2021-04-27.