Marthe Ongmahan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Marthe Ongmahan
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereMarthe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Jụn 1992 Dezie
Ebe ọmụmụKameroon Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2019 FIFA Women's World Cup Dezie

Marthe Yolande Ongmahan (bụ onye amụrụ n'abalị̀ iri abụọ na abụọ nke ọnwa June afọ 1992) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-eche goolu maka AWA Yaoundé na ndị otu ụmụ nwanyị Cameroon.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ongmahan na-agba bọọlụ klọb nye ntị otu klob AWA Yaoundé na Yaoundée, ebe ọ meriri ọ̀zụ̀za aha Cameroon Women's league t n'afọ 2017.[1]

A gụnyere Ongmahan na ndị otu Cameroon egwuregwu 2018 Africa Women Cup of Nations na mba Ghana, ọ bụ ezie na ọ pụtaghị na asọmpi ahụ.[2] Ndị otu ahụ mechara merie n'ọkwa nke atọ na egwuregwu onyinye goolu anọ asatara abụọ megide Mali, si otú a ruo eru maka 2019 FIFA Women's World Cup na France. Ya mere, n'afọ sochirinụ, a gụnyere ya na ndị otu Cameroon maka iko mba ụwa ụmụ nwanyị. Ọ pụtaghị ọzọ na asọmpi ahụ, nke Cameroon ruru agba nke iri na isii tupu England emerei ha na onyinye goolu atọ ha asataghị̀ ma otu.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mouazan. "Lionnes indomptables : de voraces fauves à la conquête du trophée au Ghana", CRTV.cm, Cameroon Radio Television, 15 November 2018. Retrieved on 28 December 2019. (in French)
  2. Squad lists: Cameroon (PDF). CAFonline.com. Confederation of African Football (2018). Archived from the original on 17 November 2018. Retrieved on 28 December 2019.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Marthe Ongmahan at WorldFootball.net