Marthe Wandou

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Marthe Wandou
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereMarthe Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Ọktoba 1963 Dezie
Ebe ọmụmụKaélé Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọka iwu, activist Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Yaoundé, Catholic University of Central Africa, University of Antwerp Dezie
Ihe nriteRight Livelihood Award Dezie

  Marthe Wandou (amụrụ ya na ubochi15 na onwa Ọktoba 1963) bụ onye ọka iwu Cameroon na onye na-ahụ maka ihe gbasara ụmunwanyị.

A mụrụ Wandou na Kaélé, Cameroon na 15 Ọktoba 1963. Nne na nna ya kwadoro agụmakwụkwọ ụmụ nwanyị, ọ bụkwa otu n'ime ụmụ nwanyị mbụ si Kaélé debanyere aha na mahadum.[1] Ọ natara ikikere na iwu onwe onye na Mahadum nke Yaoundé na nzere masta na njikwa ọrụ na Mahadim Katọlik nke Central Africa. Ọ gụkwara ọmụmụ gbasara nwoke na nwanyị na Mahadum Antwerp .[2]

N'afọ 1998, Wandou guzobere Action Locale pour un Développement Participatif et Autogéré (ALDEPA) iji nye ụmụagbọghọ agụmakwụkwọ na Cameroon ma gbochie ime ihe ike megide ụmụ nwanyị. Ọ bụ onye na-akwado nkwado nke psychosocial maka ndị a na-eme ihe ike mmekọahụ na ntọrọ.[2] Wandou na-enye nkwado iwu maka ndị na-eme ihe ike dabere na nwoke na nwanyị.[1] Ọ na-enyekwa nkwado maka ụmụaka ndị Boko Haram na-emetụta.[3]

Wandou bụ onye nwetara ihe nrite maka ihazi ihe gbasara ike nakwa ihe gbasara obibi ndu na afo 2021, na-aghọ onye Cameroon mbụ natara ihe nrite ahụ.[2] Òtù ahụ kọwara ya dị ka "otu n'ime ndị isi olu maka ichebe ụmụ agbọghọ na ụmụ nwanyị na mpaghara ahụ".[4]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Ngochi (2021-10-05). Marthe Wandou gets 2021 Right Livelihood Award, Alternative Nobel Prize. Cameroon Radio Television. Archived from the original on 2023-02-26. Retrieved on 2023-02-26.
  2. 2.0 2.1 2.2 Cameroonian girls’ and women’s rights defender Marthe Wandou receives 2021 Right Livelihood Award (en). Right Livelihood. Retrieved on 2023-02-26.
  3. Cameroonian Marthe Wandou receives Right Livelihood award. The North Africa Post (2021-09-30). Retrieved on 2023-02-26.
  4. Asamoah (2021-09-30). Cameroonian gender activist wins 2021 Alternative Nobel Prize. The African Courier. Retrieved on 2023-02-26.

Njikọ ndị na eso ya[dezie | dezie ebe o si]