Martina Piemonte

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Martina Piemonte
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịItaly Dezie
Aha enyereMartina Dezie
aha ezinụlọ yaPiemonte Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Novemba 1997 Dezie
Ebe ọmụmụRavenna Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaAsụsụ mba Italy Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuA.S.D. Riviera di Romagna Calcio Femminile, Unione Sportiva Dilettantistica San Zaccaria, Italy women's national under-17 football team Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie

Martina Piemonte (amụrụ na abalị asaa nke ọnwa Nọvemba afọ 1997) bụ onye Ịtali na-agba bọọlụ nke na-agba ọsọ maka Serie A club AC Milan . Ọ bụ onye otu ụmụ nwanyị mba Ịtali.

Piemonte na agba egwuri egwu klọb bọọlụ obodo ya bụ Riviera di Romagna. Ya na San Zaccaria.[1]

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

A na-ewere Piemonte dị ka onye agbam bọọlụ doro anya na bọọlụ ụmụ nwanyị Ịtali. Ọ bịanyere aka na nkwekọrịta ọkachamara na Riviera di Romagna n'afọ 2012 mgbe ọ dị afọ iri na anọ, tupu ọ gaa San Zaccaria mgbe asọmpi ikom Mba ụwa nke ụmụ nwanyị n'erubeghi afọ iri na asaa na afo 2014 nke FIFA haziri gasịrị.

N'onwa Julaị 2016, Piemonte sonyeere AGSM Verona site na San Zaccaria.[2] N'ọnwa Julaị 2017, ọ bịanyere aka na Sevilla F.C. ụmụ nwanyị, iji gbaa bọọlụ na La Liga nke Spain.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Piemonte bụ onye otu ụmụ nwanyị U-17 nke Ịtali ma gbaa bọọlụ na 2014 FIFA U-17 Women's World Cup, ebe mba ya pụtara n'ọnọdụ nke atọ.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Profile. Soccerway. Retrieved on 15 November 2016.
  2. Arriva anche Martina Piemonte! (it). AGSM Verona (15 July 2016). Archived from the original on 13 September 2016. Retrieved on 16 November 2016.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]