Martins Azubuike
Ọdịdị
Martins Azubuike
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ebe ọmụmụ | Ȯha Abia |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
Martins Azubuike ⓘbụ Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị n'ala Nigeria bụ onye jere ozi dị ka Onye isi ụlọ nzukọ Omeiwu nke ise nke ụlọ nzukọ omeiwu nke Steeti Abia. mgbe ọ hoputara n'abali iri na otu nke ọnwa Juun, afo 2015. [1] Ọ rụbuola ọrụ dịka otu n'ime ndị Omeiwu nke nọchitere anya Isiala Ngwa North Constituency. [2] Ọ bụ Kennedy Njoku nọchiri anya ya ka onye isi ụlọ nzukọ Omeiwu dịka ndị otu ụlọ omebe iwu ahụ wepụrụ ya na ọchịchị. [3]
Ebe ndị nsi dee
[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Ukandu. "Martins Azubuike emerges Abia Speaker", The Punch, 11 June 2015. Retrieved on 3 October 2015.
- ↑ Oko. "Martins Azubuike emerges Abia Speaker", Daily Champion, 11 June 2015. Retrieved on 3 October 2015.
- ↑ Ugochukwu Alaribe. "Abia Speaker impeached, new one elected", Vanguard News, 30 December 2016. Retrieved on 30 August 2017.