Marwa Hassani
Ọdịdị
Marwa Hassani
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Morocco, France |
| Aha enyere | Marwa |
| Aha ezinụlọ ya | Hassani |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Septemba 2002 |
| Ebe ọmụmụ | Tournan-en-Brie |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Marwa Hassani (amụrụ na 15 Septemba 2002) bụ onye na agba bọọlụ nke na agbachitere otu egwuregwu VGA Saint-Maur nke Division 2 Féminine. A mụrụ ya na France, ọ na anọchite anya Morocco na mba ụwa.
Oge ọ malitere
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Hassani na Tournan-en-Brie .
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]Hassani agbaala bọọlụ maka Saint-Maur na France.
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Hassani mere nke mbụ ya na Morocco na 26 Nọvemba 2020.[1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Duret. "Amicaux - Double succès du BRESIL et du GHANA, les USA battent les PAYS-BAS, la ZAMBIE victorieuse au CHILI", Footofeminin.fr, 3 December 2020. Retrieved on 19 May 2021. (in fr)