Mary Karlino Madut
Ọdịdị
Mary Karlino Madut
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | South Sudan |
| Aha enyere | Mary |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Mary Karlino Madut bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Sudan. Ọ na-eje ozi dị ka Minista na-ahụ maka ihe gbasara ndị omeiwu nke Western Bahr el Ghazal kemgbe 18 Mee 2010.[1]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Western Bahr El Ghazal State. Gurtong. Retrieved on 4 August 2011.