Gaa na ọdịnaya

Mary Pat Fisher

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mary Pat Fisher
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNdia Dezie
Aha enyereMary Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Eprel 1943 Dezie
Ọrụ ọ na-arụodee akwụkwọ Dezie

Mary Pat Fisher bụ odee, akwụkwọ ya gụnyere akwụkwọ na-akpali akpali Heart of Gold: The Light Within Life and Living religions : akwụkwọ nkà ihe ọmụma nke okwukwe ụwa.

O Bi na Gobind Sadan, obodo nwere okwukwe na India, nke Baba Virsa Singh hiwere.

Akwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]