Mary Wilombe
Ọdịdị
Mary Wilombe
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Zambia |
| Obodo maka egwuregwu | Zambia |
| Aha enyere | Mary |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Septemba 1997 |
| Ebe ọmụmụ | Zambia |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Red Arrows F.C., Zambia women's national under-17 football team, Zambia women's national association football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | football at the 2020 Summer Olympics – women's tournament |
Mary Wilombe (amụrụ na 22 Septemba, na afọ 1997) bụ onye Zambia na-agba bọọlụ nke na-agbachitere Red Arrows na ndị otu ụmụ nwanyị Zambia.
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Wilombe nọchitere anya Zambia na afọ 2014 FIFA U-17 Women's World Cup.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FIFA Player Statistics: Mary WILOMBE. FIFA.com. Archived from the original on 14 August 2014. Retrieved on 28 November 2020.