Maryann Ekeada

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Maryann Ekeada (amụrụ na 23 Julaị 1979) bụ onye Naijiria judoka nke sonyere na-asọ mpi na ngalaba ụmụ nwanyị dị mfe. O ritere ihe nrite medal atọ na African Judo Championships n'etiti afọ 1997 na 2004.[1]

  1. Maryann Ekeada, Judoka, JudoInside. judoinside.com. Retrieved on 2020-11-15.